Naijiria arịọla ka e weghachi ya ihe ọdịnaala ndị e kwakọọrọ na Britain.
Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi gwara gọọmentị Britain ka ha zaa arịrịọ gọọmentị Naịjirịa.
NGO na-ekpughere nyocha gbasara mmụta umunwatakịrị.
Ihe mmalite mmepe nwatakiri.
Mmega ahụ na-egbochi ịba: Kano na-achọ ruru umuaka nde iri na abụọ.
Mmega ahụ na-egbochi ịba.
Ụlọ ọrụ Dangote shuga ga-amalite nrụpụta na steeti Nasarawa.
Gọvanọ Abdullahi Sule ekwuola na ụlọ ọrụ Dangote Shuga ga-amalite.
Ndị agha Naijiria na-enye mmadụ puku mmadụ anọ na Sokoto ọrụ ahụike n’efu.
Ndị agha Naịjirịa Isi ụlọ ọrụ ngalaba 8 enyela ihe karịrị puku mmadụ anọ.
Naijiria, EU enwetala mmekọ maka ọrụ ụbi ogbara ohuru.
Ndị otu European Union na-etinye ego ruru ijeri euro 1.3 n'ọrụ ugbo Naịjirịa.
Ndị nche onyeisiala chụpụrụ ndi mwakpo na Steeti Katsina .
Ndị nche onyeisiala chụpụrụ mwakpo na Katsina steeti.
Ụlọ ọrụ mgbochi ọgwụ ọjọọ na-egbochi heroin si South-Afrika.
Ndị na-arụ ọrụ nke ụlọ ọrụ na-ahụ maka mgbochi ọgwụ ọjọọ na Naijiria.
US kwughachiri nkwa maka ọdịnihu Naijiria.
Mba Amerika ekwughachila nkwa ịkwado Naijiria n'ụzọ ya iji nweta ọdịnihu ziri ezi.
Iju mmiri Sydney: Ọtụtụ puku ka gwara ka ha pụọ.
ọtụtụ puku mmadụ ka ha kwapụ n'ụlọ ha n'ihi oke mmiri ozuzo.