Iri ube oyibo kwaa oge amaka. chigo dere ya. Ahụike By Chigo Last updated Sep 19, 2022 0 642 Share Iri ube oyibo kwaa oge amaka. Dị ka nnyocha e mere n’oge na-adịbeghị anya kwuru na iri ube oyibo kwa ụbọchị nwere ike ibelata abụba dị elu n’ahụ mmadụ. Ọ dịkwa mma maka nri kwesịrị ekwesi maka ahụ. IRI YAUBEOYIBO 0 642 Share FacebookTwitterGoogle+ReddItWhatsAppPinterestEmail
Leave a Reply