Ndị ndu Yurope ga-enwe ọgbakọ pụrụiche banyere ọnọdụ Yukren
Ndị ndụ mba Yurope ga-enwe ọgbakọ pụrụiche banyere agha na-eme na mba Yukren n’izuụka na-abịa abịa, maka na mba…
Ntuliaka AU: Onyeisiala Tinubu Ekeleela Ambassador Adeoye
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu kelere onye nnochite anya Bankole Adeoye maka nhọpụta ya ọzọ dịka Kọmishọna African…
Ahọpụtara Adeoye Onye Naijiria Dị Ka Kọmishọna AU
Onye nnọchianya mba Naijiria bụ Ambassador Bankole Adeoye ka ahọpụtalarịị maka oge nke abụọ dị ka Kọmishọna African…
Izrel sị ha ga-amalite ịkwa mgbọ ma Hamas atọpụghị ndị ha ji n’agbụ n’ụbọchị Satọde
Praịm Minista Izrel bụ Benjamin Netanyahu adọọla Hamas aka na ntị na ha ga-amalite ibu agha kpụ ọkụ n’ọnụ ọ bụrụ ma…
Ndị na-ahu maka ntuli aka steeti Katsina adila njikere maka ntuliaka okpuru ochichi ime…
Ụlọ ọrụ Katsina State Independent Electoral Commission (KATSIEC) ekwela ndị ntuli aka na-eme ndokwa nke ọma maka…
Onye isi ala Tinubu na-eduzi mmalite mmalite nke Mahadum Southern Kaduna
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu enyela ntụzịaka ka a gbanwee mahadum Nok, Kachia, dị na Kaduna steeti ozugbo ka ọ…
Onye isi ala Tinubu na-eru uju maka onwu Joop Berkhout
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ekwupụtala obi nwute ya gbasara ọnwụ Chief Joop Berkhout, onye nkwusa ama ama na…
Onyeisi ndị uweojii adọọla ndị uweojii aka na nti maka ịmetọ ikike ụmụ Naịjirịa
Onyeisi ndị uweojii Naịjirịa bụ Kayode Egbetokun adọọla ndị uweojii na Naịjirịa gbaa gburu gburu aka na nti banyere…
Etu e si nwụchie mmadụ atọ maka ohi mmanụ agbịdị
Otu ọrụ nchekwa 'Nigeria Security and Civil Defence Corps'(NSCDC) n' Abia Steeti anwụchiela mmadụ atọ a na-enyo…
Ndị uweojii anwụchiela nwaagbọghọ a sị na-ere ụmụaka n’Imo steeti
Ụlọọrụ ndị uweojii n’Imo steeti anwụchiela onye a na-enyo enyo na ọ bụ onye na-atọ ma na-erekwa ụmụaka.…