Emechaala ntuliaka nke eji họpụta onyeisiala, Gọvanọ, ndị ụlọomeiwu omeiwu etiti na nke steeti na Naịjirịa.
Ọ bụ naanị n’Abia, Enugwu na Ebonyi ka e mere ntuliaka ndị a.
A bịa n’Ebonyi steeti ọ bụ APC, APGA, PDP na LP nwetara oche n’ụloomeiwu steeti ahụ.
Lee ka mpụtara ntuliaka ụlọomeiwu Ebonyi steeti si kwụrụ
Lee ndị meiriri na mpaghara dị iche iche n’Ebonyi steeti , aha ha na vootu ole ha nwetara nke nyere ha mmerị –
Charles Onu (PDP) – Onicha West – 4506
Celestine Ogba (LP) – Onicha East – 4056
Esther Agwu (APC) – Ohaukwu North – 3426
Chinedu Onah (APC) – Ohaukwu South – 12,520
Friday Ogbuewu (APC) – Ezza South – 8107
Enweghị onye a kpopụtara dịka onye meriri – Abakaliki North – 0
Joseph Ununu (APC) – Abakaliki South
Oluchukwu Ukie Ezeali (APC) – Afikpo North East
Ikoro Kingsley Ogbonna (APC) – Afikpo North West
Stephen Orji Igwe (APC) – Afikpo South East
Nkem Okoro Onuma (APC) – Afikpo South West
Nwogbaga Chinyere Juliet (APC) – Ebonyi North East
Nwodo Aloysius Nwodo (APC) – Ebonyi North West
Ndị ọzọ ka na-abịa
Lee aha ndị omeiwu ọhụrụ nke ụlọomeiwu Abia Steeti
Ntuliaka ọkwa Gọvanọ na nke ndị ụlọomeiwu steeti dị iche iche abịala na njedebe dịka a họpụtara ndị ọhụrụ ga-akwọ ụgbọ gọọmentị steeti ndị a.
Abia dịka steetị ndị ọzọ hụtara ọtụtụ mgbanwe pụrụiche na ntuliaka a, dịka Labour Party (LP) na-anọbughi n’ọchịchị nwetere mmeru n’ọkwa Gọvanọ nakwa ọtụtụ ndị n’ụlọomeiwu.
N’ime ndịomeiwu ọhụrụ a họpụtara n’Abia Steeti, Peoples Democratic Party (PDP) nwetere oche iri na otu, Labour Pati nwetere oche iri, Young Progressive Party (YPP) ji oche abụọ ebe All Progressive Congress (APC) nwetere otu oche.
Ndịomeiwu na mpaghara ha na-anọchiteanya ha;
Ucheonye Stephen Akachukwu nke Labour Party (LP) na-anọchiteanya Aba Central
Nwagwu Destiny Akara – LP – Aba North
Emeruwa Emmanuel Ihuoma – LP – Aba South
Okoro Uchenna Kalu – LP – Arochukwu
Ndubuisi Emmanuel Chinedu – PDP – Bende South
Ibekwe Chimdi Nnamdi – PDP – Bende North
Dennis Rowland Chinwendu – PDP – Isiala Ngwa South
Iheonunekwu Ugochukwu Collins – PDP – Isiala Ngwa North
Nweke Johnson Luck Udoka – PDP – Isiukwuato
Isienyi Boniface Ndi – LP – Ikwuano
Akpulonu Chijioke Solomon – PDP – Obingwa East
Erondu Uchenna Erondu Jnr – PDP – Obingwa West
Nwoke Kalu Mba – LP – Ohafia South
Obasi Egwuronu Ohuru – PDP – Ohafia West
Ahuma Fyne Onyekachi – YPP – Osisioma South
Nwogu Iheanacho G – YPP – Osisioma North
Obianyi Lewis Chinemerem – PDP – Ukwa East
Adiele Godwin Anyamagiobi – PDP – Ukwa West
Uruakpa Chijioke – PDP – Ugwunagbo
Anthony Chinasa Abiola – LP – Umuahia Central
Akaliro K. Anderson – LP – Umuahia North
Okezie Augustine – LP – Umuahia East
Obioma Emeka – LP – Umuahia South
Ume Mathias N. – LP – Umunneochi
Leave a Reply