Naịjirịa akpọlatala ihe ruru mmadụ nari asato ọzọ site na mba Sudan
Ụfọdụ ụmụafọ Naịjriịa ọzọ bụ ndị tọburu na Sudan atụọla ụkwụ n’ọdụ ụgbọelu Abụja. Ndị a lọghachitere Naịjirịa n’ụbọchị Sọnde, abalị asaa nke ọnwa Mee. 2023.
Nke a so agba nke anọ na amịta mkpụrụ n’atụmatụ mkpọlata ụmụafọ Naịjirịa tọrọ…