Ego Enyemaka Mmanụ : Ngwọta Adịla Nso Maka Esemokwu Gọọmentị Na Ndị Ọrụ
Ọgbaghara dị n'etiti gọọmentị Naịjirịa na ndị ọrụ ka ewepụchara ego enyemaka na mmanụ ụgbọala na-eji nwayọọ nwayọọ na-abịa na njedebe.
Nke a bụ n'ihi nkwusioru nke ndị ọrụ na abalị Mọnde, na-esote ntinye aka nke nkwekọrịta nke otu abụọ…