Ihe Karịrị Ndị Na-Eyi Ọha Egwu Asatọ Enyefeela Ndị Agha Onwe Ha
Ihe karịrị ndị Boko Haram/Islamic State of West Africa Province asatọ enyefeela ndị agha Operation HADIN KAI onwe ha n'ebe dị iche iche na North East,nke Naijiria.
Onye isi ọhụụ nke Defence Media Operations, Major General Edward Buba…