Onyeisiala Tinubu Ekeleela Obasanjo Maka Agbamafọ Iri Asatọ Na Itoolu
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu enyel o nye bụbu Onyeisiala nakwa onye okenye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Onyeisiala Olusegun Obasanjo, ekele maka emume ncheta ọmụmụ ya nke afọ iri asatọ na itoolu n'abalị ise ọnwa Machị.
Onyeisiala ahụ na…