CBN ajuola akụkọ banyere nkata megide onye isi ala ọhụrụ
Ụlọ akụ etiti Naịjirịa kwuru na ọ naghị etinye aka na ndọrọndọrọ ọchịchị pati ma kọwapụta akụkọ e bipụtara n'akwụkwọ akụkọ Nation nke Mọnde, abali iri na ato nke onwa Maachị, 2023, na-ebo ebubo na Gọvanọ, Mazi. Godwin Emefiele ewepụtala…