Onyeisiala Tinubu Anọọla N’isi Nzukọ Mbụ Nke FEC
Onye isi ala Bola Tinubu bụ onye isi ugbu a na nzukọ Federal Executive Council, FEC nke mbụ ya n'oge ọchịchị nọ ugbu a.
Nzukọ a na-aga n'ihu na Council Chambers nke State House Abuja.
Ndị otu kabinet ọhụrụ a ṅụrụ iyi ọrụ na Mọnde izu…