Ndọrọndọrọọchịchị YPP họpụtala Paul Chukwuma maka okwa gọvanọ na steeti Anambra. Chigo Apr 11, 2025 0 Otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị ọhụrụ YPP Young Progressive Party họpụtala Paul Chukwuma maka okwa gọvanọ na steeti Anambra.nke a ga-eme n'abalị asatọ nke ọnwa Nọvemba.
Ndọrọndọrọọchịchị Gọọmenti Ebonyi e nwela otu n’ahu maka ndi ndọrọndọrọ ọchịchị ga-eme ngagharị. Chigo Nov 4, 2022 0 Gọọmenti Ebonyi ahapụla otu n’ahu maka ndi ndọrọndọrọ ọchịchị ngagharị.