Ụlọ Ọrụ Na-ahụ Maka Nchịkwa na Mgbochi Ọrịa nke Nigeria, NCDC, na-ekwu na ngalaba ngalaba Covid-19 Omicron bụ akụkụ nke kpatara nje a na-abawanye na China, United States na United Kingdom, achọpụtabeghị na mba ahụ.…
Gọọmenti etiti ebidola mgbasa ozi n'ichepụta ihe egwu dị n'iji ọgwụ mgbochi Antimicrobial Resistance (AMR) na ọgwụ ndị ọzọ metụtara eme ihe na mpaghara mpaghara anụ ụlọ.…
Ngalaba na-aluso ọrịa ọgụ na Naijirịa bụ NCDC ekwuola na Naijirịa nwereike ịbanye agba nke ise mfesa ọrịa covid-19 dịka ahụtara ya n’ahụ mmadụ otu puku narị atọ na iri atọ na abụọ n’ime otu izuụka.
N'otu aka ahụ ka ngalaba WHO na-ekwu na…
ETU NCDC SI KWUE:
STEETI NDI NWERE YA BỤ ỌRļA TAATA N’ỌNỤỌGỤGỤ HA BỤ
LEGỌỌS >23,RIVASI>6,IMO>2,FCT>1,KADUNA>1.
“Otu onye nwere ya na Kaduna Site na 28 Feb 2022.
“Ebe e nweghi ya ma ncha bu:!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
Ụlọ ọrụ Nigeria Centre for Disease Control (NCDC) achọputala mmadu otu nari iriisii na atọ butere ọria COVID-19 gba gburu gburu ala anyi.
Ụlọ ọrụ NCDC na eme ka amata ka ọria ọjọọo si efesa kwa ụbọchi ọbụla.
Dika ha mere ka!-->!-->!-->!-->!-->…