Mwepụ Ego Enyemaka: Kansụl Akụ Na Ụba Naijiria Kwadoro Nkesa Fatịlaịza
Kansul na-ahụ maka akụ na ụba bụ National Economic Council (NEC) etinyela nkwado ya n'atụmatụ nke gọọmentị etiti ikesa ọka na fatịlaịza nye steeti nile site na Central Bank of Nigeria iji belata mmetụta mwepu ego enyemaka mmanụ ụgbọala…