Egwuriegwu Senegal ga-ezute Morocco, na njedebe nke asọmpi 2025 CAF Chigo Jan 15, 2026 0 N’ụbọchị Sọnde, 18 Jenụwarị, na Ama egwuregwu Prince Moulay Abdellah dị na Rabat ka Morocco na Senegal ga-egosi ihe ha ji eko.Oge a ka a ga-ama ndi nwee iko a .