Gọvanọ Kogi ewepụtala Metropolitan Quick Response Squad
Gọvanọ Kogi steeti bụ Ahmed Usman Ododo ewepụtala atụmatụ nchekwa nke bụ iji mebie mkpamkpa a na-eme na mpụ na-apụta na Lokoja, isi obodo steeti na nnukwu obodo dị na Kogi steeti.Dịka onye ndụmọdụ pụrụiche na mgbasa ozi nye Gọvanọ,…