Ụlọikpe kachasị na mba Kenya ekpebiela na ntuliaka ọkwa onyeisiala nke e mere n'ọnwa Ọgọst 2022 dabara adaba.
Nke a pụtara na mkpọpụta a kpọpụtara William Ruto dịka onye meriri ntuliaka ahụ bụ eziokwu.
Onyeisiala Naijiria bu, Muhammadu Buhari etoola onyeisiala mba Kenya, William Ruto,dika onwetara nmeri na ntuliaka nke ha mere n’abali asatọ nke onwa August afọ, 2022.
O gara n’ihu too ndi mba Kenya maka ihu na emere ntuliaka n’ụzọ…
Onye ji okwa dika Prezidenti ụlọ ọbaego African Development Bank, AFDB bụ,Dr. Akinwumi Adesina nọna mba Kenya maka njem ọrụ abali anọ.
Na ime ogea njem a, Dr. Adesina ga-enwe nzukọ yana gọọmenti mba Kenya iji nyocha ọrụu ndi ụlọ ọbaego!-->!-->!-->…