Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ala Kenya ga-edu ndi’ọchịchị ọhụrụ n’iyi ọrụ.

Christopher Ojilere dere ya na bekee.

0 414

 

Onye isi ala Kenya ga-edu ndi’ọchịchị ọhụrụ n’iyi ọrụ.

A na-atụ anya  idu n’iyi ndị ụlọ omeiwu ọhụrụ nwere mmadụ 22 n’otu ụbọchị ka ndị omeiwu kwadoro ha.

Onye isi ala William Ruto edebela out onye minista ndi rubulu oru ka o buru onye ndumodu na nchekwa.

Onye bụbu onye isi ụlọ akụ etiti, Njuguna Ndung’u, ga-abụ odeakwụkwọ nchekwa ego ọhụrụ, ebe onye bụbu onye isi nzuko omeiwu Justin Muturi ga-abụ onye ọka iwu ọhụrụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *