2023 UTME: JAMB Akwụọla Otu Ijeri Naira Na Ọkara Maka Ebe Ule Akwụkwọ
Ụlọ ọrụ Joint Admissions and Matriculation Board (JAMB) kwuru na ha akwụọla ego ruru otu ijeri, narị anọ na iri asaa na asatọ, narị anọ na puku naịra iri na isii (N1,478,416,000.00) naanị, nye ndị nwe ebe ule akwụkwọ Computer-Based Test…