Naijirịa Na ILO Ga-Ejikwa Ike Ndị Ntorobịa
Otu International Labour Organisation, ILO na Gọọmenti Naijiria ga-eleba anya n'ihe ịma aka ndị na-eto eto na-eche ihu yana ijikwa ikike dị ukwuu na ụmụ amaala na-eto eto.
Ha kwenyere na site n'ịkwado ha ezigbo agụmakwụkwọ, ọzụzụ na nka dị…