Ahọpụtala Naijiria Ka Onyeisioche Board Nchịkwa ILO
Ahọpụtala Naijiria ka ọ bụrụ onyeisi oche otu na-achịkọta ndị ọrụ mba ụwa, ILO.
Ntuli aka bụ otu n'ime mmemme mechiri International Labour Conference ILC nke afọ a, nke e mere na Geneva Switzerland site na abalị ise ruo abalị iri na isii…