Ọka Okwu Akpọọla Oku Maka Ịdị N’otu N’ihu Ntuli Aka Afọ 2023
Ọka okwu ụlọ omebeiwu Naijiria bụ Hon. Femi Gbajabiamila akpọkuola ndị otu ya na ndị Naijiria ka ha dịrị n'otu maka ịga nke ọma nke ntuliaka na-abịa n'ihu.
Ọ kpọrọ oku a mgbe ọ na-anabata ndị otu ya ka ha laghachitelu n'ụlọ ndị omebe iwu…