Ndọrọndọrọọchịchị Steeti Nasarawa:Ụlọ ọgbakọ omebe iwu etoola Gọvanọ Abdullahi Sule maka ibido ọrụ mmepe . Chigo Nov 3, 2023 0 Steeti Nasarawa:Ụlọ ọgbakọ omebe iwu steeti Nasarawa etoola Gọvanọ Abdullahi Sule maka ibido ọrụ mmepe na-emetụta ndụ ndị steeti ahụ.
Egwuriegwu Minista etoola ndi Supa Igulu maka meri ha meriri. Chigo Jan 20, 2022 0 Sunday Dare bu Minista n’ahụ maka ndi ntorobia na egwuregwu etoola SUPA IGULU maka meri ha meriri ndi otu egwu bọọlụ mba Guinea Bissau. Dare kwuru na SUPA EAGLES mere nnukwu ihe itunanya. “O gara n’iru kwue si na ya na-ekele ha!-->!-->!-->!-->!-->…