Sineti kwadoro Olukoyede ka ọ bụrụ onyeisi EFCC
Ụlọomeiwu Naijiria kwadoro nhọpụta Mazi Ola Olukoyede na Muhammed Hassan Hammajoda dịka onyeisi oche na odeakwụkwọ nke Economic and Financial Crimes Commission, EFCC.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu nwere na October 12, 2023, họpụtara…