Onye Bụbu Osote Onyeisiala Naịjirịa Bụ Osinbajo Duru Otu Commonwealth Jee Nleta Ntuli Aka Na Sierra…
Ndị otu Commonwealth Observer Group gbasara n'ofe Sierra Leone ka ha hụ ntuli aka ya ka ebe ntụli aka meghere na mba ahụ.
Onye isi oche otu ahụ, onye bụbu osote onye isi ala Naijiria, Ọkammụta Yemi Osinbajo nọ na isi obodo, Freetown, ịhụ…