PDP Amalitela Achumnta Vootu Atiku-Okowa na steeti Anambra
Na mkparịtaụka mgbasa ozi n'Awka, ụbọchị Wenezde, abalị nke iri na anọ ọnwa Disemba, onye nhazi otu kansụl achumnta vootu Atiku/Okowa na steeti Anambra, bụ Chiifu Obiora Okonkwo, kwupụtara usoro njem Atiku oge ọ ga-anọ n'isi obodo steeti…