Onye isi oche Senate kpọrọ oku maka ịdị n’otu mba
Onye isi oche Sineti Godswill Akpabio akpọkuola ọzọ maka ịdị n'otu mba, na-ekwu na omenala na okpukpe dị iche iche nke Nigeria nọgidere bụrụ ike na njikọ nke ndị mmadụ.
Sinetọ Akpabio kwuru nke a mgbe ọ na-agwa ọgbakọ Presbyterian Church…