Mkpuchi Na Eme Ozugbo Michael Ngene, Chinonso Ugorji, Uzoamaka Ewuzie, Ikechukwu Kalu, Michael…
Ụlọikpe ekwuola na ọ bụ Nenadi Usman bụ onyeisioche otu ndọrọndọrọ ọchịchị 'Labour Party'ị ma chụpụ Julius Abure.
Ọkaikpe Peter Lifu nke Úlọikpe Ukwu dị n’Abuja mere nke a ma wepụ ndị niile nwere ọkwa n’oge ọchịchị Julius Abure.…