APGA na-achọ ka steeti hibe nchekwa nke onwe ha.
APGA na-achọ ka steeti hibe nchekwa nke onwe ha.
Minista na-ahụ maka ụgbọ elu na-ekwe nkwa na ya ga-arụ ụru ya nkeoma.
Minista na-ahụ maka ụgbọ elu na-ekwe nkwa na ya ga-arụ ụru ya nkeoma.
Kpọwapụta Ọnọdụ Mberede Gbasara Ọrịa Ịba – Onye Omebe Iwu Rịọrọ Gọọmentị Naijiria
Onyeisi oche, kọmitii ndị omebe iwu na-ahụ maka HIV/AIDS, ụkwara nta na ịba, Amobi Ogah agwala Gọọmenti Naijiria ka…
Ndị Minista Ọhụrụ Aṅụọla Iyi Ọrụ
Idu n'iyi ọrụ nke ndị minista iri anọ na ise a họpụtara na-aga n'ihu ugbu a n'Ụlọ Nzukọ nke ebe obibi Onyeisiala…
Onye isi ala Tinubu ga-eme Naira ọ bụla nke Naijiria na-enweta maka ọrụ Naijiria.
Onye isi ala Tinubu ga-eme Naira ọ bụla nke Naijiria na-enweta maka ọrụ Naijiria.
Onye isi ala Tinubu na-anabata Gọvanọ steeti Enugwu.
Onye isi ala Tinubu na-anabata Gọvanọ steeti Enugwu.
Azụmahịa Ịdị Mfe : A Ga-Ewepụ Ihe Mgbochi – Onyeisiala Tinubu
Onyeisiala Bola Tinubu emeela ndị na-achụ ego obi isi ike n'ihi ngbanwe akụ na uba nke na-aga n'ihu ga-enweta…
Onyeisiala Tinubu Ekesaala Pọtụfoliyo Nye Ndị Minista A Họpụtara
Onyeisiala Bola Tinubu ekenyela Pọtụfoliyo nye ndị minista a họpụtara, bụ ndị ụlọomeiwu Naijiria kwadoro na nso nso…