Onyeisiala Naịjirịa Erugo Mba Turkey Maka Njem Ọrụ
Onyeisiala Naịjirịa Bola Ahmed Tinubu erutela Ankara, isi obodo mba Turkey, maka njem nleta steeti iji mee ka…
Onye isi ala Tinubu ga-ebido njem nleta steeti na Türkiye
Onye isi ala Naijiria, Bola Tinubu ga-apụ Abuja na Mọnde, Jenụwarị 26, maka nleta steeti na Republic of Türkiye.…
Nwunye onyeisiala na-arịọ ndị Naijiria ka ha nabata ume ọhụrụ
Nwunye onye isi ala Naijiria, Oluremi Tinubu, akpọkuola ụmụ amaala ka ha nabata ume ọhụrụ maka ọha mmadụ dị ọcha.…
Anyị na-enyocha ihe niile mere n’ọnwụ Alex Pretti – Onyeisiala Trump
Onyeisiala Donald Trump na-achị Amerịka ekwuola na gọọmenti ya na-enyocha ihe niile mere n'ọnwụ Alex Pretti gbara…
E kwuola aha nwoke ahụ ndị ọrụ ICE gbagburu na Minneapolis mba Amerịka
E kwuola aha nwoke ahụ ndị ọrụ nchekwa gbagburu na Minneapolis mba Amerịka
Akụkọ kwuru na nwoke ahụ ndị…
Gọọmentị Anambra Steeti akagbuola ‘sit at home’ n’ ubọchị Mọnde ọbụla Gọvanọ Anambra…
Gọọmenti Anambra Steeti ekwuola na ha akagbuola atụmatụ ịnọ n’ụlọ a na-eme n’ụbọchị Mọnde ọbụla na mpaghara Ọwụwa…
Etu Naịjirịa si ahụta mkparịtaụka ha na Amerịka – Nuhu Ribadu
Nuhu Ribadu bụ onye ndụmọdụ pụrụ iche nke Onyeisiala Naịjirịa ekwuola etu gọọmentị Naịjirịa si ahụta mkpaịtaụka…
Onyeisiala Shettima Alọghachila Abuja Ka O Gasịrị Njem Ọrụ
Osote Onyeisiala Kashim Shettima alọghachila n'Abuja mgbe ọ gachara otu izu ụka o mere njem ọrụ n'obodo…
Gọvanọ Kano Etoola Ndị Uwe Ojii Maka Ezi Ọrụ Nchekwa.
Gọvanọ steeti Kano, Abba Kabir Yusuf, etoola ndị uwe ojii steeti Kano maka mbọ ha na-agba n'ịkwụsị mpụ na mpaghara…
Naịjirịa na mba Afrịka ndị ọzọ ka a tụrụ anya na ha ga-enweta ego enyemaka.
Nkesa enyemaka ego na Afrịka, nke European Commission kwupụtara, ma wepụtara mmefu ego enyemaka izizi ruru €1.9…