Trump kwuru na ọ bụ oke egwu mere mba Ịran ji achọghị ka ha na Amerịka nwee mkparịtaụka
Onyeisiala Donald Trump na-achị Amerịka ekwuola na ndịisi mba Ịran na-atụ egwu ikwu na ha na mba Amerịka chọrọ…
Ndị uweojii anwụchiela otu nwoke gburu nne ya n’Ebonyi Steeti
Ndị uweojii n’Ebonyi Steeti ekwuola na ha anwụchiela otu nwoke aha ya bụ Damian Oforbuike onye kwuru nna ya maka…
Ụlọomeiwu Anambra Steeti akwadola akwụkwọ iwu azụmahịa iji megide ọnọdụ Sit-at-Home ma…
Ụlọomeiwu Anambra akwadola akwụkwọ iwu ‘Market Bill 2026’ nke kwalite ọnọdụ akụnaụba steeti ahụ ma megide ọnọdụ…
Minista na-ahụ maka ọkụ latrik arịọla ndị Naịjirịa mgbaghara, kwee nkwa ịkwalite ikike…
Gọọmenti Naịjirịa arịọla ndị Naịjirịa mgbaghara maka ụkọ ọkụ latrik, ma kwee nkwa na a ga-akwalite ya n’ime…
NDLEA anwụchiela ndị chọrọ ibu ọgwụike gaa Yurop n’ọdọụgbọelu Legọs NDLEA…
Ndị ụlọọrụ na-ebu agha megide ọgwụike na Naịjirịa bụ National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA) anwụchiela ndi…
Ụlọọrụ mmanụ gaasị ekwesịghị ịnọ nso ebe obibi – Gọvanọ Bassey Otu
Gọvanọ Krọs Riva Steeti bụ Bassey Otu ekwuola na ụlọọrụ mmanụ gaasị ekwesịghị ịnọ nso ebe ndị mmadụ bi ma kwuo na…
Tinubu ekwela nkwa ịga n’ihu n’ọgụ ọ na-alụ megide enweghị nchekwa
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Tinubu ekwela nkwa na ya ga-agbasikwu mbọ ike n’agha a na-ebu megide enweghị nchekwa…
Eid-ul-Fitr: Onye isi ala Tinubu rutere Lagos
Onye isi ala Naijiria, Bola Tinubu, rutere Lagos n'isi ụtụtụ Fraịde ka ọ gachara nleta akụkọ ihe mere eme ụbọchị…
EFCC na AANISS ejikọọla aka maka ibu agha megide iji ego azụta vootu
Ụlọọrụ na-ebu agha emegide mpụ na nrụrụaka ego bụ Economic and Financial Crime Commission (EFCC) nakwa otu…
Onyeisiala Tinubu alaghachitela Naịjirịa dịka o mechara njem ọrụ na mba UK
Onyeisiala Bola Tinubu na nwunye Oluremi Tinubu alaghachitela Naịjirịa dịka ha mere njem 'state visit' mbụ ha na…