Lula meriri ntuli aka onye isi ala Brazil
Onye ndu ndị ekpe na Brazil Luiz Inacio Lula da Silva emeriela obere ntuli aka onye isi ala na-emeri onye nọ…
Àkwà mmiri India dara: Ọtụtụ ndị mmadu anwụrụ anwụ
Ọnụ ọgụgụ ndị nwụrụ n'àkwà mmiri daa na ọdịda anyanwụ steeti India dị na Gujarat eruola 132.…
Akwadoro ihe nille maka inabata Prezidenti Buhari na steeti Imo
Ihe niile akwadoro maka nleta onyeisiala Muhammadu Buhari na steeti Imo taa bụ Mọnde abali iri atọ na otu nke ọnwa…
Gọvanọ Ganduje ewepụtala ọtụtụ ụgbọ ala ọhụrụ
Aka n’achi Steeti Kano bụ Dọkịta Abdullahi Umar Ganduje ewepụtala ụgbọ ala otu nari ọgbara ọhụrụ na tagzi iri ise…
2023: Otu kwadoro Petere Obi nke Labour Party
Otu Civil Society Action Group na Steeti Ebonyi mpaghara Southeast,nke Naijiria akwadola onye na-azọ ọkwa…
2023: Afenifere kwadoro Tinubu nke APC ịzọ ọkwa onyeisiala
Ndị isi otu Pan Socio-Political Group, Afenifere akwadola onye ga-azọ ọkwa onyeisiala nke All Progressive Congress,…
Ọdachi: Naijiria na-akwado mba South Korea
Onyeisiala Muhammadu Buhari ezipụla ozi nkasi obi nye Prezidenti Yoon Suk-yeo, Gọọmenti na ndị mba Saụt Koria,…
Peter Obi ga-emezu nkwa o kwere ndị Naịjirịa- Kenneth Okonkwo
Otu n'ime ndị nkwuchiteọnụ n'achụmnta vootu ndị Labour Pati bụ Kenneth Okonkwo ekwuola ihe kpatara o ji hapụ pati…
Gambia toro ụkpụrụ nkwukọrịta Naijiria
Mịnịsta na-ahụ maka nzikọrịta ozi na akụ na ụba dijitalụ nke Gambia, Ousman Bah etoola nnukwu ọganihu Naijiria na…
U-17 World Cup- Flamingos meriri Germany iji nweta ọlaọcha
Otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naijiria na-erubeghị afọ 17, Flamingos, n'ụbọchị ụka, meriri Germany 3-2 na penariti…