Osote onye isi ala Osinbajo noon a-isi nzukọ ndị minista
Nzukọ izu ụka nke Federal Executive Council malitere taa bụ Wenezdee na ogige Council Chambers nke President Villa,…
Onye na-eme ihe nkiri Kannywood bụ Kawu Mala anwụọla
Ụlọ ọrụ ihe nkiri na-asụ asụsụ Hausa dị na ugwu Nigeria, Kannywood, agbaala n'obi iru uju ka otu n'ime ndị otu ya…
Onye ndu Naijiria ga anọkwu otu izụka na London
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari ga-anọkwu na, United Kingdom,otu izuka site na ntuzi aka onye dibia oyibo ya,bụ onye…
Naijiria airline enwela Nkwekọrịta ha na Hajj Commission
Ụlọọrụ Hajj National Hajj Commission of Nigeria, NAHCON na Nigerian Airlines anọ kwadoro maka ibuga ndị pilgrim…
Gọọmenti Naijiria na-azụ ndị ọrụ ugbo maka mmepụta nri anụmanụ dị ọnụ ala
Gọọmenti etiti Naịjirịa ahaziela ọzụzụ maka ndị ọrụ ugbo anụ ụlọ maka imepụta nri dị ọnụ ala, na-ekwu na nri…
Amalitela ikpe ntuliaka ọkwa onyeisiala nke 2023
Amalite ikpe gbasara ntuliaka ọkwa onyeisiala Naịjirịa nke e mere n'abalim iri abụọ na ise nke onwa Febrụwarị afọ…
Ana m enyefe mmeri m n’aka Chukwu nakwa ndị Osun – Gọvanọ Adeleke
Aka na-achị Osun steeti bụ Ademola Adeleke ekwuola na mmeri ya n'ụlọikpe bụ n'aka Chukwu na ndị Osun ka ya…
Foundation na-azụ ndị IDP na steeti Akwa Ibom na usoro ọrụ ugbo ọgbara ọhụrụ
Ihe na-erughị ndị mmadụ iri ise gbara ọsọ ndụ na Akwa Ibom steeti ka a zụrụ azụ maka ụzọ ọrụ ugbo nke narị afọ nke…
Iko Mbaụwa: Otu egwu Flying Eagles na ndị isi ha na-aga Argentina
Ndị na-egwu egwuregwu na ndị isi ndị otu egwuregwu bọọlụ Naijiria nke U20, Flying Eagles, ahapụla obodo ahụ gaa…
Ụlọikpe Mkpesa nhoputa ndi ochichi na-amalite ikpe
Ụlọikpe mkpesa ntuli aka nke onye isi ala ka edobere ka ịmalite tupu ọ nụ arịrịọ ndị sitere na ntuli aka onye isi…