Isiokwu Onyeisiala Tinubu Na-Eru Ụjụ Onye Bụbu Onyeisi ASUU. Ike Umenaba Feb 12, 2026 0 Onyeisiala Bola Tinubu egosila mwute dị ukwuu maka ọnwụ nke ọkà mmụta akwụkwọ a ma ama na onye bụbu onye isi nke…
Isiokwu Ndị Uwe Ojii Anapụtara Onye A Tọọrọ Na Steeti Gombe Ike Umenaba Feb 12, 2026 0 Ndị Uwe Ojii nke Steeti Gombe ekwenyela na a zọpụtara otu nwoke dị afọ iri anọ na asatọ, mgbe a tọọrọ ya n'obodo…
Afịrịka Nnwụchi Ndị Mmegide Ọchịchị Akpariela Nchegbu Na Tanzania Dịka Ntuliaka Na-Erute Nso Ike Umenaba Feb 10, 2026 0 Nrụgide ndị mmegide na-arị elu na Tanzania mgbe ejidere osote onyeisi oche Chadema bụ John Heche, onye ndị uwe ojii…
Isiokwu Ndị Na-Egwupụta Aja N’Osimiri Naịja Chọrọ Iwu Nchịkwa Doro Anya Ike Umenaba Feb 8, 2026 0 Ndị na-arụ ọrụ na ngalaba igwupụta aja osimiri na Naịjirịa agbaala National Inland Waterways Authority (NIWA) ume…
Isiokwu Mmekọrịta Naịjirịa na Turkey Na-egosi Mgbanwe Nchekwa Ike Umenaba Jan 29, 2026 0 Mgbasawanye mmekọrịta nchekwa Naịjirịa na mba Turkey bụ mgbanwe atụmatụ maka nhazi nchekwa, ma ọ gbochi iyi ọha…
Isiokwu Onyeisiala Naịjirịa Erugo Mba Turkey Maka Njem Ọrụ Ike Umenaba Jan 27, 2026 0 Onyeisiala Naịjirịa Bola Ahmed Tinubu erutela Ankara, isi obodo mba Turkey, maka njem nleta steeti iji mee ka…
Isiokwu Onyeisiala Shettima Alọghachila Abuja Ka O Gasịrị Njem Ọrụ Ike Umenaba Jan 24, 2026 0 Osote Onyeisiala Kashim Shettima alọghachila n'Abuja mgbe ọ gachara otu izu ụka o mere njem ọrụ n'obodo…
Isiokwu Gọvanọ Kano Etoola Ndị Uwe Ojii Maka Ezi Ọrụ Nchekwa. Ike Umenaba Jan 22, 2026 0 Gọvanọ steeti Kano, Abba Kabir Yusuf, etoola ndị uwe ojii steeti Kano maka mbọ ha na-agba n'ịkwụsị mpụ na mpaghara…
Isiokwu Gọọmenti Naịjirịa Etoola Emume Argungu Maka Ịkwalite Nkwanye Ugwu Zuru Ụwa Ọnụ Ike Umenaba Jan 22, 2026 0 Gọọmentị Etiti akọwaala mmemme Ịkụ Azụ na omenala nke Argungu dị ka ihe nnọchianya dị ike nke ịdị n'otu mba…
Azụmahịa Atụmatụ Ịmepụta Ọrụ Na Naịjirịa Na-elekwasị Anya na Mgbanwe Akụnụba – Minista Ike Umenaba Jan 20, 2026 0 Minista nke mba ofesi na Naịjirịa, onye nnọchite anya mba ofesi, bụ Yusuf Tuggar, kwuru na atụmatụ ịmepụta ọrụ na…