Isiokwu Onye Ndọrọndọrọ Ọchịchị SDP Akwadola Mgbanwe Iwu Ntuliaka Ike Umenaba Mar 10, 2026 0 Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nakwa onye ji ọkọlọtọ SDP were zọọ ọkwa onyeisiala Naijiria n'afọ 2023 bụ Prince Adewole…
Egwuriegwu Onye Egwuregwu Uganda Eturula Ugo World Half Marathon Ugboro Abụọ Ike Umenaba Mar 9, 2026 0 Onye egwuregwu mba Uganda bụ Jacob Kiplimo eturula ugo Word Half Marathon nke ugboro abuo na Sọnde, wee gbaa ọsọ dị…
Isiokwu Sineti Akpọọla Mele Kyari na Ndị Ọzọ Maka Ịza Ajụjụ Ego Ike Umenaba Mar 6, 2026 0 Ndị Sineti Naịjirịa akpọọla onye bụbu onyeisi otu ụlọ ọrụ mmanụ, Nigerian National Petroleum…
Isiokwu Onyeisiala Tinubu Ekeleela Obasanjo Maka Agbamafọ Iri Asatọ Na Itoolu Ike Umenaba Mar 5, 2026 0 Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu enyel o nye bụbu Onyeisiala nakwa onye okenye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Onyeisiala…
Afịrịka Ụlọikpe Tunisia Atụọla Onye Azụmahịa, Onye Bụbu Praịm Minista Mkpọrọ Maka Nrụrụ Aka Ike Umenaba Mar 4, 2026 0 Ụlọ ikpe Tunisia amaala onye ọchụnta ego a ma ama bụ Marouan Mabrouk ikpe maka ebubo nrụrụ aka. Ụlọ ikpe ahụ…
Agụmụakwụkwọ NELFUND Agbatịala Oge Ndeba Aha Maka Mbinye Ego Agụmakwụkwọ Ike Umenaba Mar 3, 2026 0 Ụlọ Ọrụ Nigerian Education Loan Fund (NELFUND) akwadola ịgbatịkwu oge ịdebanye aha maka ibite ego agụmakwụkwọ. Nke…
Isiokwu Minista Etinyela Aka N’ịkwalite Ụmụ Nwanyị Ike Umenaba Feb 24, 2026 0 Minista na-ahụ maka Ụmụnwaanyị na mmepe mmekọrịta ọha na eze, Hajiya Iman Sulaiman-Ibrahim enweela nkwekọrịta…
Isiokwu Ntuliaka Amalitela Na Mbaghara Obodo Abuja Ike Umenaba Feb 21, 2026 0 Ntuliaka amalitela na Ngalaba Ntuliaka 107, nke dị na Parakakou Street, na mpụga Ahmadu Bello Way na Wuse 2, ebe…
Isiokwu Onyeisi Sineti Agbaara Ndị Naịjirịa Ume Ikpe Ekpere, Ịtụgharị Uche N’Oge Lent Ike Umenaba Feb 18, 2026 0 Dịka ndị otu Kraịst ji taa bụ Ash Wednesday amalite emume Lent, Onyeisi Sineti nke Naijiria bụ Sinetọ Godswill…
Isiokwu Ndị Agha Egbochiela Mwakpo Ndị Iyi Ọha Egwu Na Mgbago Ugwu Naijiria. Ike Umenaba Feb 16, 2026 0 Ndị agha nke Joint Task Force a kpọrọ Operation HADIN KAI egbochiela ọtụtụ mwakpo ndị iyi ọha egwu na Pulka nakwa…