Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu nabatara ndị nnọchiteanya US Africa Command (AFRICOM) n’AsoVilla

0 111

Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu na Sọnde ụbọchị 9 Febụwarị nabatara ndị nnọchiteanya sitere na United States Africa Command (AFRICOM), nke onye ọchịagha General Dagvin Anderson, duziri gaa na State House, n’Abuja.

Onye enyemaka pụrụiche nye Onyeisiala Tinubu n’ihe gbasara mgbasa ozi bụ Dada Olusegun kwupụtara maka ọgbakọ a n’ọbaozi X.

Cheta na n’izuụka gara aga ka ndị otu nchekwa si na mba Amerịka batara Naịjirịa.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *