Take a fresh look at your lifestyle.

Chimamanda Ngozi Adichie:ọnwụ nwa ha nwoke

Chigo dere ya n'igbo

0 71

Chimamanda Ngozi Adichie, onye ode akwụkwọ ama ama na di ya, Dr. Ivara Esege, ruru mwute nke ukwuu na Jenụwarị 7, n’ihi ọnwụ nwa ha nwoke Nkanu Nnamdi Esege,

You saOnye isi ala Bọla Ahmed Tinubu ekwuola nkwanye ùgwù miri emi nye onye ode akwụkwọ ama ama, Ms. Chimamanda Ngozi Adichie, na ezinụlọ ya n’ihe gbasara ọnwụ nwa ya nwoke, Nkanu Nnamdi, kọwaa ọnwụ ahụ dịka otu n’ime ihe kacha emerụ mmadụ ahụ n’ụwa.Onye isi ala Bọla Ahmed Tinubu ekwuola mwute ya miri emi maka ọnwụ nwa a

Onye isi ala kpeere Nwaada Adichie, na  di ya ekpere nkasi obi,                            Nwa ha nwoke a nwụrụ mgbe ọrịa dị ntakiri riachara ya .

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *