Take a fresh look at your lifestyle.

Pete Edochie dị ndụ

0 72

Ezinaụlọ ochie dike a ma ama na-eme ejije bụ Pete Edochie ekwuola na nna ha ka dị ndụ ma gbasiekwa ike.

Nke a na-abịa dịka akụkọ fesara ebe niile n’ụbọchị Tuzde 10 Febụwarị 2026 na Maazị Edochie anwụọla.

Oge ọ na-agwa ndi ntakuko Igbo okwu, nwa Pete Edochie nke nwoke bụ Linc Edochie mere kao doo anya na nna ha ka dị ndụ.

“Nna m ka dị ndụ ma gbasiekwa ike,” ka Linc Edochie ziteere onye ntaakụkọ BBC News Igbo n’ozi ekwentị.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *