Take a fresh look at your lifestyle.

Senegal ga-ezute Morocco, na njedebe nke asọmpi 2025 CAF

Chigo deziri ya n'Igbo

0 135

 Senegal ga-ezute Morocco, na njedebe nke asọmpi 2025 CAF Africa Cup of Nations (AFCON),Morocco, bụ ndị na-akwado asọmpi ahụ n’ala ha,

Morocco meriri Nigeria 4–2 site na penọltị, ka egwuregwu kwụsịrị 0–0 ọbụna mgbe oge mgbakwunye  gasịrị. Nke a nyere ha ohere ha ịbanye na  ngwucha ,

Senegal nwetara tiketi ha ịlaghachi na ngwucha AFCON site na mmeri dị ntakịrị 1–0 megide Egypt, nke mechiri olileanya ndị Pharaohs ịnweta aha asọmpi kọntinent nke asatọ ha ga-agbatị rekord.

 N’ụbọchị Sọnde, 18 Jenụwarị, na Ama egwuregwu Prince Moulay Abdellah dị na Rabat ka Morocco na Senegal ga-egosi ihe ha ji eko.Oge a ka a ga-ama ndi nwee iko a .

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *