Take a fresh look at your lifestyle.

Mkpa ka e jiri nlezianya nabata Artificial Intelligence (AI):Ndị ọkà mmụta

Chigo deziri ya n'Igbo.

0 830

Mkpa ka e jiri nlezianya  were nabata Artificial Intelligence (AI),Ndị ọkà mmụta ama ama n’ụwa niile ekwusila ike na nke a ga-eweta mmepe na di egwu.

 Mohamed Hadi Habaebi, ọkà mmụta ,Otu n’ime ndị kparịta ụka n’ọgbakọ ndị ọkà mmụta ,  bụ onye nkuzi na MahadumALAKUBA na Malaysia, dọrọ aka ná ntị na AI amalitela imetụta mkpebi dị oke mkpa, ya mere a ghaghị iduzi ya site n’ụkpụrụ omume.

Nwamadi a dọrọ aka ná nti  “Teknụzụ abụghị ihe na-anọ n’akụkụ etiti, ghara inwe nduzi ”. “Enweghị nduzi ụkpụrụ omume, AI nwere ike ime ka mmegbu na-ezighị ezi bawanye kama ibelata ya.” O kpọkuru ndị ọkà mmụta, ndị teknụzụ, na ndị na-eme iwu gọọmenti ka ha were aka ha tinye aka nke ọma n’ịhazigharị na ịkụziri usoro AI.

Ọgbakọ mebere n’ịntanetị ahụ gosipụtara amamihe na echiche miri emi sitere n’aka ndị ọkachamara n’ọtụtụ ngalaba, gụnyere Onye isi (CEO) nke Marble Capital Limited, Akeem Oyewale,

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *