Take a fresh look at your lifestyle.

Nzukọ ndiinyom maka nchekwa.

Timothy Choji dere ya na bekee.

0 170

Ndị nwunye ndị isi ọrụ gọọmentị na ndị isi ụmụ nwanyị ndị ọzọ na Naijiria na-ekwu na ha ga-agbasi mbọ ike ịkwalite aha obodo  a site na itinyekwu uche na omume ọha na nchekwa ha.

 

Ha mere mkpebi a  na njedebe nke nzukọ ọmụmụ ụbọchị atọ gbasara usoro mmebe na ikwalite  ezi nchekwa, nke nwunye onyeisiala Naijiria, Oluremi Tinubu, CON kpọkọtara na Abuja.

 

Ndi sonyekwara na nzuko a gunyere:

 

ụmụ nwanyị ndị omeiwu mba a , ndị nwunye ndị omebe iwu obodo, ndị nwunye Gọvanọ na ndị bụbu Gọvanọ, Nwanyị osote Gọvanọ, Minista, nwunye ndị ozi, ndị nwunye ọrụ. Ndị isi n’etiti ndị ọzọ, nzukọ ọmụmụ ụbọchị atọ ahụ bụụrụ ha ihe na-emepere ha anya karịsịa maka ihe gbasara nchekwa.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *