Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ala Naijiria ga-ekpebi ka ebe nrụpụta na nnụcha mmanụ ala  nke Dangote ga- amalite na Mọnde.

Aisha John Mark dere ya na bekee.

0 290

Onye isi ala Naijiria ga-ekpebi ka ebe nrụpụta na nnụcha mmanụ ala  nke Dangote ga- amalite na Mọnde.

Onye isi ala Naijiria ga-ekpebi ka ebe nrụpụta mmanụ ala  nke Dangote  malite na Mọnde na steeti Lagos, ndida ọdida anyanwu Naijiria.

Otu Dangote kwuputara nke a site n’akara Twitter ya na-ekwu na ụlọ ọrụ nchacha a ga-ekpochapụ Premium Motor Spirit (PMS), Diesel (AGO), mmanụ ụgbọ elu na Dual-Purpose Kerosene (DPK), na ngwaahịa ndị ọzọ a nụchara anụcha.

Leave A Reply

Your email address will not be published.