Take a fresh look at your lifestyle.
independence

A na-agba ndị na-eme iwu ume imeri ihe ịma aka mgbanwe ihu igwe.

Zeniat Abubakar, Abuja dere ya na bekee.

0 419

A na-agba ndị na-eme iwu ume imeri ihe ịma aka mgbanwe ihu igwe

A dụrụ ndị na-eme iwu ọdụ ka ha mee ndokwa mmefu ego zuru oke iji gboo ihe ịma aka nke mgbanwe ihu igwe na Naijiria.

Onye isi oche, Climate Parliament Nigeria Network, Mr. Samuel Onuigbo kwuru nke a n’Abuja isi obodo mba ahụ na Ụlọ Nzukọ Ihu Igwe Otu ụbọchị  nke a kpọrọ Technical Capacity-building Workshop na bekee  maka ndị omebe iwu na Fostering Low Carbon and Climate Resilient Nigeria.

Leave A Reply

Your email address will not be published.