IHE MERE EJI ACHỤ AJA MA Ọ BỤ OGE EJI ACHỤ AJA .
1)ARỤ MA Ọ BỤ NSỌALA
2)IJI KỤJỤỌ ỤMỤ MMỤỌ
3)ỤNWỤ MA Ọ BỤ ỤGANļ
4)OGE ỌRỤ UGBO
5)OGE OWUWE IHE UBI
6)OGE AGHA
7)E JECHA AGHA LỌTA
8)MAKA ỌMỤMỤ
9)ỤKỌ MMIRI OZUZO
10)ỌNWỤ AMAGHļ ISI NA ỌDỤ YA.
11)OGE ALỤMALỤ.
Leave a Reply