Take a fresh look at your lifestyle.

Commonwealth nabatara Gabon, Togo ka ndị otu ọhụrụ.

Adoba Echono, n’ Rwanda deputara ya na Bekee.

0 669

Commonwealth nabatara Gabon, Togo ka ndị otu ọhụrụ.

Commonwealth anabatala Gabon na Togo ka ndị otu 55th na 56th n’otu n’otu. Mba abụọ a bụbu ndị France na-achị.

Ndị isi mba Commonwealth nabatara akwụkwọ anamachọihe nke mba abụọ dị n’Ebe Ọdịda Anyanwụ Africa na nnọkọ mmechi nke ọgbakọ ndị isi gọọmentị na Kigali, Rwanda.

Ọ na-esochi nkwupụta mmasị nke Gabon na Togo na ntụle ya na mba ndị otu.

Rwanda bụ obodo ikpeazụ sonyere Commonwealth, na 2009.

N’ịnabata ọkwa ahụ, odeakwụkwọ ukwu Commonwealth RT Hon Patricia Scotland, QC, kwuru, sị: “Commonwealth, nke malitere dị ka mba asatọ na 1949, na-eto ruo 56.”

 

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.