Igbo enwe eze n’aha ya, anaghị ekwu na IGBO anaghi enwe onye ndu (dị ka onye ọchịchị) n’ọtụtụ obodo Igbo. Nnọọ ọ na-ekwusi ike na ọ nweghị onye ndu ndị a họpụtara ka ụkpụrụ mmekọrịta ọha na eze nke ndị Igbo na-ekwe ka ọ were aka ike were chia ndi igbo.Kama ka ochia ha n’uzo kwesiri ekwesi.
Leave a Reply