Odee akwụkwọ gburugburu nke UN bụ Maazi António Guterres etoola mba Ethiopai etu ha si agba mbọ iweta udo na be ha ka ha nugoro agha ogologo oge.
Maazi Guterres gwara onyeisi African Union, AU, site n’aka onyisi ha nke mba Afirika bụ Olusegun Obasanjo onye kọwari ya na nke etu osi akwadobe ihe ndi a.
Ndi agha isi na ndiagha na-akwadoghi ochichi na-akwarita mgbọ na ugwu obodo ahụ nke megoro otu afọ.Ọtụtụ ndi mmadu anwụọla na ya bụ agha.
Leave a Reply