Onyeisiala mba Tunisia bụ Kais Saied enwetela mmeria nke ugboro abụọ na ntụliaka onyeisiala e mwere na mba ahụ.
Ụlọọrụ na-ahụ maka ntụliaka na mba ahụ kwuru na Kais Saied jiri vootu dị pasenti iri itolu merie na ntụliaka ahụ.
Ọ bụ…
Ndị otu mmegide isi Tunisia akọwaala usoro njide edoro ndị na-akatọ Onye isi ala Kais Saied dị ka "mmegbu, ime ihe ike, na enweghị isi n'iwu." Akụkọ na-ekwu na ụbọchị ndị na-adịbeghị anya ndị uwe ojii ejidela ọtụtụ ndị ndọrọ…
Onye isi ala Tunisia Kais Saied enyela iwu na-akpọ ndị ịtụ vootu ka ha mee ntuli aka na iwu ọhụrụ na Julaị 25.
A ga-enwe otu ajụjụ ma ndị mmadụ kwenyere n'usoro iwu ọhụrụ ahụ, dịka ọkwa gọọmentị siri kwuo.
O kwuru na ntuliaka!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
Onye okwu ụgbọ mba Tunisia bụ, Eya Guezguez,bụ onye soro na ihe egwuriegwu Tokyo Olympics n’afọ gara aga,anwụọla na dika ọgbara afọ iri na asaa nwuru ka ụgbọ oji akwado kpuru ya na ejima nwanne ya nwanyi bụ Sarra,bukwa onye meruru ahụ,!-->…