Onyeisiala Tinubu Ekwuputara Nkwa Ezi Ọchịchị Etiti
Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ekwuola na mba ahụ ga-emeri nsogbu akụ na ụba dị ugbu a ka ọ na-ekwughachi ọrụ ya nke ịhụ na mmefu ego na ezi gọọmenti etiti.
Onyeisiala ahụ kwukwara na ọchịchị ya na-agba mbọ hụ na e mezigharịrị…