Otu Ọrụ A Haziri Ahazi Nke Naijiria Akwụsịla Ngagharị Iwe
Ndị isi otu ndị ọrụ ahaziri ahazi na Naịjirịa akwụsịla ngagharị iwe na mba niile metụtara mwepu ego enyemaka na mmanụ ụgbọala na nso nso a.
Ọnụ na-ekwuru onyeisiala bụ Dele Alake kwupụtara nke a n'ozi o wepụtara n'abalị Wenezde.
Alake…