Onyeisiala agwala ndị uweojii ka ha chekwaa isi ụlọọrụ okpuru ọchịchị na Riva steeti
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu enyela iwu ka ndị uweojii chekwaa isi ụlọọrụ okpuru ọchịchị niile dị na Riva steeti iji gbochie mwakpo n’ụdị ọbụla.
Ọnụ na-ekwuchitere onyeisiala bụ Bayo Onanuga kwuputara nke a n’akwụkwọ ozi o…